NCHỊKỌTA IHE GBASARA ỤGWỌ ỤTỤ ISI GỌVANỌ CHUKWUMA CHARLES SOLUDO GWARA NDỊ ỌKWỌ ỤGBỌ ALA NJEM NA STEETI ANAMBRA

0 121
CBN

1) *Ndị ọkwọ ụgbọ ala KEKE:* SITE na N15,000 ruo N10,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ 2,500 kwa izu

 

2) *Ụgbọala Mgbochi:* SITE na N20,000 ruo N12,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N3,000 kwa izu_

 

CBN

3) *Obere ụgbọ ala:* SITE na N20,000 ruo N15,000 kwa ọnwa. NKE ahụ bụ N3,750 kwa izu

 

4) ​​*Ndị Ọgba Tum Tum (OKADA RIDERS):* SITE na N7,500 ruo N4,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N1,000 kwa izu

 

5) *Ndị ọkwọ ụgbọ ala TAXI:* SITE na N17,500 ruo N12,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N3,000 kwa izu.

 

ỤSA NYE NSOGBU AHỤ ABỊALA!!!

 

STEETI ANAMBRA GA-AGA N’IHU NA-ADỊWANYE MMA N’OPKURU ỌCHỊCHỊ GỌVANỌ SOLUDO

 

Christian Aburime

0 0 votes
Article Rating
Subscribe
Notify of
guest
0 Comments
Inline Feedbacks
View all comments
0
Would love your thoughts, please comment.x
()
x