NCHỊKỌTA IHE GBASARA ỤGWỌ ỤTỤ ISI GỌVANỌ CHUKWUMA CHARLES SOLUDO GWARA NDỊ ỌKWỌ ỤGBỌ ALA NJEM NA STEETI ANAMBRA
1) *Ndị ọkwọ ụgbọ ala KEKE:* SITE na N15,000 ruo N10,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ 2,500 kwa izu
2) *Ụgbọala Mgbochi:* SITE na N20,000 ruo N12,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N3,000 kwa izu_
3) *Obere ụgbọ ala:* SITE na N20,000 ruo N15,000 kwa ọnwa. NKE ahụ bụ N3,750 kwa izu
4) *Ndị Ọgba Tum Tum (OKADA RIDERS):* SITE na N7,500 ruo N4,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N1,000 kwa izu
5) *Ndị ọkwọ ụgbọ ala TAXI:* SITE na N17,500 ruo N12,000 kwa ọnwa. Nke ahụ bụ N3,000 kwa izu.
ỤSA NYE NSOGBU AHỤ ABỊALA!!!
STEETI ANAMBRA GA-AGA N’IHU NA-ADỊWANYE MMA N’OPKURU ỌCHỊCHỊ GỌVANỌ SOLUDO
Christian Aburime