SOLUDO NYERE NDỊ NKUZI ONYIYE PURU ICHE, OTU ONYE NDE NAIRA
Site na aka Christian ABURIME
Ndị nkuzi ise nwetara ihe nrite n‘mmemme emere. O nyekwara ha onyinye site n'aka Gọvanọ Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Charles Soludo.
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka agụmakwụkwọ gọọmentị…