ASWAMA Ewepụtala Ego Ohụrụ Ndị Anambra Ga Na Akwu Maka Ahihia
Ndi na ahu maka ndozi obodo Anambra (Anambra State Waste Management Agency)ASWAMA ekwuputala maka ego nye ohuru nye ndi Anambra.
Nke a bụ nke onye isi njikwa ASWAMA kwupụtara, Engr. Mike Ozoemena, mgbe ọ na-egosi na redio,…