SOLUDO gara n’ogige IDP, na-achọ nkwado maka ndị Idei mmiri chụpụrụ
Gọvanọ Chukwuma Charles Soludo, CFR kpọkuola ka ndị ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na mba, ndị ọchịchị niile, otu na ndị nwere obi ọma nyere aka, ka ha nyere aka belata ihe isi ike ndị nwere idei mmiri chụpụrụ, na-emebi obodo ukwu na…