SOLUDO kelere ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị ANAMBRA site n’onyinye mba ụwa

0 177
CBN

Gọvanọ Chukwuma Charles Soludo, CFR ekelela ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị ama ama nke Anambra steeti iri abụọ na isii (26) bụ ndị onyeisiala Mohammadu Buhari nyere onyinye dị iche iche nke National Awards.

 

Ndị a na-asọpụrụ bụ;

 

CBN

Ichie Dr. Innocent Chukwuma onye isi (CEO) Innoson Motors CON,

 

Ichie Chidi Anyaegbu onye isi (CEO) Chisco Motors CON,

 

Prof. Benedict Okechukwu Oramah (President/CEO)Afriexim Bank CON,

 

Dr. Allen Onyema onyeisi oche, Air Peace CON,

 

Igwe Prof Laz Edward Nnanyelu Ekwueme, onye isi (NNOM Traditional Ruler)CON,

 

Engr (Dr) Chukwuemeka Okwuosa onye oru exec CON,

 

Dr. Ernest Azudialu-Obiejesi onye oru OFR,

 

Prof. Obiora Okonkwo CEO, (United Nigeria Airlines) OFR na-kwa

 

Ichie Nnaemeka Ngige, SAN onyeisi oche, ndi (Council of Legal Education)OFR.

 

Ndị ọzọ gụnyere,

 

Ichie Dr. Alexander Chika Okafor CEO, (Chikason Group)OFR,

 

Charles Odunukwe Industrialist OON,

 

Ichie Mazi James Uzochukwu Uduji (Industrialist) OON,

 

HRH Igwe Prof Onuora Nwuneli, (Academia OON),

 

Mazi Daniel Nwanneka Chukwudozie CEO, (Dozzy Group)OON,

 

Dr. Adaora Umeoji Dep (MD Zenith Bank OON),

 

Ichie Nnaeto Orazulike (Executive Committee Member) NACCIMA OON,

 

Oriakụ Comfort Nwobu Rtd Teacher MFR,

 

DIG Joseph O. Egbunike (Posthumous) MFR na

 

Ichie Dr. Ngozi Okafor Business Executive MFR.

 

Ndị fọdụrụ e nyere ugwu bụ Ichie Emeka Chukwuma Agbanari Businessman MFR,

 

Prof Ferdinand A. Ofodile Academia MFR,

 

Victor Nkemjika Nwokeji Business Executive MON,

 

Ejezie E. Rollas President AGN, MON,

 

HRH Igwe Dr.Oranu Chris Chidume Traditional Ruler MON,

 

Princess Onyinye Omachukwu Uwaechhia Philanthropist MON,

 

Prof Bonn Obikwe Godwin and Nwanolue Academia MON.

 

Gọvanọ Soludo n ezinaụlọ ya na ndị ezinaụlọ steeti Anambra na-ekele ndị niile natara ya.

 

Christian Aburime

Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nye Gọvanọ

0 0 votes
Article Rating
Subscribe
Notify of
guest
0 Comments
Inline Feedbacks
View all comments
0
Would love your thoughts, please comment.x
()
x