Aka na-achị steeti Anambra, bụ Ọkammụta Chukwuma Charles Soludo, CFR, akwadola ịhọpụta ndị ga-eje ozi n’Anambra (Urban Regeneration Council):
1) Mazi. Mike Okonkwo: onye isi (Chairman)
2)mazi Oka ikpe (Barrister) Amaechi Okwuosa: osote onye isi (Vice Chairman)
3) Mazi. (Dr) Innocent Okpanum: Onye otu
4) Engr. Marcel Ifejiofor: Onye Oti
5) Surveyor Lucky Ebuechukwu Ginigeme: onye otu
6) Mazi Anayo Val Ezenwa: Onye otu
7) Engr. Godwin Anyaegbunam: Onye otu
8) Onye ndụmọdụ Gọvanọ (Barr. Tochukwu Nweke): Onye otu
9) Arc. Ikemefuna Chinwuba: onye otu
10) Onye isi ndị ọrụ na Gọvanọ (Mazi Ernest Ezeajughi): Odeakwụkwọ
Nhọpụta ndị a na-enwe mmetụta ozugbo
Binyere aka.
Christian Aburime
Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nye Gọvanọ