
Gọvanọ Chukwuma Charles Soludo CFR, akwadola ịhọpụta ndị e depụtara aha a n’ọkwa ndị a dị mkpa na steeti anyi.
1) Mazi Patrick Estate ONYEDUM: Onye isi oche; Anambra Sports Commission

2) Nwada Chinwe Jane OKOLI: Onye Ndụmọdụ Pụrụ Iche; (Innovation na Business Incubation)
3) Mazi Ikeobi EJIOFOR: (Managing Director; Anambra State Water Resources Management Agency)
4) Mazi Osita ONUKO: Onye isi (Awka Capital Territory Development Authority)
5) Mazi Kingsley Obinna NDUKA: onye na ahu maka nchekwa okporo uzo na Anambra (Road Maintenance Agency)
6) Mazi Cele ANERE: Onye isi OCHA Brigade
Binyere aka
Christian Aburime
Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nye Gọvanọ