Govano Soludo A Kotoola Ka-esi We Gbue Ndi Agha Na Echekwa Obodo. 

0 176
CBN

Aka na-achị steeti Anambra, bụ Ọkammụta Chukwuma Charles Soludo, CFR akatọọla nke ukwuu ogbugbu e gburu ndị agha bụ ndị na-eche nche na Umunze bụ ndị a na-amatabeghị aha ha n’ime ime obodo Orumba South dị na steeti Anambra.

 

“Anyị na-akatọ mwakpo ọjọọ a na obi ọjọọ n’okwu siri ike, ndị mere ihe a ga-akwụ ụgwọ, anyị agaghị ezu ike n’ụra anyị, gụnyere ndị ahụ wakporo Sinetọ Ifeanyi Ubah na ndị ọzọ. Agaghị enwe ebe nzuzo kpamkpam. maka ha”. Gọvanọ Soludo kwere nkwa.

 

CBN

“N’ịga n’ihu, omume anyị ga-egosi, dịka ndị a ga-akwụrịrị ụgwọ maka mwakpo jọgburu onwe ya”, Gọvanọ Soludo kwusiri ike.

 

Ya mere Gọvanọ gwara Ndi Anambra ka ha nọrọ jụụ ma na-erube isi n’iwu ebe ndị ọrụ nchekwa nọ n’elu ọnọdụ ahụ.

 

Christian Aburime

Onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nye Gọvanọ

 

 

0 0 votes
Article Rating
Subscribe
Notify of
guest
0 Comments
Oldest
Newest Most Voted
Inline Feedbacks
View all comments
0
Would love your thoughts, please comment.x
()
x